![Ochie Dike (Mama) - Phyno, Onyeka Onwenu](https://cdn.muztext.com/i/32847513281323925347.jpg)
Дата випуску: 31.10.2016
Мова пісні: Суахілі
Ochie Dike (Mama) |
Nnem Nneoma |
Okwa gi n’edu’m ka mmuo |
Isim atul’ujo, nwa jee nke oma |
Man’ekpelum ekpere kam no oma |
He! Onwelu ife ikwelu k’okom |
Inwelugodi ije yoolum |
I nwe mama letekwa nne gi oh |
Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama |
Nna gozie Nnem, Ochie Dike Nnem |
Chukwu biko gozie «daalu Nnem» |
Ochie Dike Mama «daalu nnem oh» |
Nna gozie Nnem «Chukwu gozie gi» |
Ochie Dike Nnem «Ochie Dike Nnem oh» |
Ahnn, Olisah gozielum nwanyi |
Ahu m’si n’ime ya puta uwa |
Maka afufu n’ile ota’alum n’elu uwa |
Okwa ekpele gi n’edu’m ije n’elu uwa |
Si’m welu obi ume ala sobe ndi uwa |
Zuom n’uzo Chi, si’m hapu ihe nke uwa |
Si’m solu obim, esokwala ndi uwa |
Ebe obula osolum noro n’elu uwa |
Iga anom na-aru k’ibu oburu puta uwa |
«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn» |
Ina ebuzo agum before igunye onwe gi |
Mgbe ozulum I hapurum oke gi |
Mgbe umu uwa biara ka ha megidem |
«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn» |
Isi’m akujola my face e ndu nwoke |
Lee lee, okwa o gbajie dolo |
«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn» |
Ikwu n’ibe gbarapum, gi ka m’na agbakuru |
Obu gini ka m’ga eji ekele Mama’m |
Chineke Nna biko gozielum Mama’m |
I mana onwa-ite naani oh |
Ka nnem bulum n’afo |
Nnem tala afufu n’uwa |
Wee muo’m ezigbo nnem |
O bu gini ka m’ga eji |
Wee kele nne mulum oh |
Ochie Dike Nnem |
Obu ego, obu akwa ojiro |
Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh |
«Chineke Nnam» |
Biko gozielum nnem oh «gozie gozie» |
Ochie Dike Nnem «oh nnem oh» |
Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama |
Nna gozie nnem, Ochie Dike nnem |
Chukwu biko gozie, Ochie Dike Mama |
Nna gozie nnem, Ochie Dike Nnem |
Huhhh! Elee! Yeah! |
Nwa ma mma, okwa mama «o'kwa mama» |
Nwa ba’uru o’kwa mama «o'kwa mama» |
N’asa ma’esi nri bukwa mama «o'kwa mama» |
N’azulu nwa azu bukwa mama «o'kwa mama» |
Nwata sobe ndi ajo otu mebe aka ntutu |
Onye oga emechu ihu bu mama «eh» |
And nwanyi tocha we muta nwa nke ya |
Onye ga-abia omugwo bu mama |
«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn» |
M’ga n’etu gi mama the mama |
Ofu ka idi, I no get another |
«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn» |
Obu ginwa bu agu nwanyi mji eje mba |
Moulduo down m’mata the weather |
«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn» |
M’malofu your sacrifice and your advice |
You fall for my right just to make things right |
«Hmn hmnn hmnn hmmmmnn» |
Ibulu onu ka my future di bright |
I promise to make yours a paradise |
I mana onwa-ite naani oh «nine months» |
Ka nnem bulum n’afo «elee» |
Nnem tara afufu n’uwa wee |
Muo’m ezigbo nnem «eziokwu» |
O bu gini ka m’ga eji |
Wee kele nne mulum oh «ehn» |
Ochie Dike Nnem «otua k’odi, otua k’odi» |
Obu ego, obu akwa ojiro «at all» |
Agam ayonu yonu yonu onye kelum oh |
«Chineke nnam» |
Biko gozielum nnem oh «gozie gi mama» |
«Ngozi Bgozi» |
Ochie Dike Nnem «ogologo ndu n’aru isi ike |
Ogan’eso gi nne""oh nnem oh» |
Chukwu biko gozie"gozielum nnem oh" |
Ochie Dike Mama «gozielum nnem eh, onye mulum eh» |
Nna gozie nnem «gozie ya |
Gozie ya mama’m oh», Ochie Dike Nnem |
Chukwu biko gozie, ochie dike mama |
Nna gozie nnem, Ochie Dike Nnem |
«Uhh uhhh uhh uhhhhh» |
Mama’mu bu Ochie Dike |
Oma k’esi ejide ezi n’ulo |
«Uhh uhhh uhh uhhhhh» |
Oshie ike, obulu ngwa afia ya ke n’isi |
Tupu olota, nri ejuputa ezi n’ulo |
«Uhh uhhh uhh uhhhhh» |
Mama’mu bu Ochie Dike |
«Hmm hmm hmm hmmmm» |
Mgbe uwa n’acho ife fa ga-eme ibe fa |
Nnukwu okwu putalu, oyi adirozi |
Nwanne adirozi, ibe adiro |
«Uhh uhhh uhh uhhhhh» |
Ochie dike nnem silu’m, ebe nwam kwu |
O' ebe ahu kam ga-akwu |
Назва | Рік |
---|---|
Do I ft. Burna Boy | 2023 |
Egedege ft. Flavour, Phyno, Theresa Onuorah | 2021 |
Warlords ft. Snow, Cheque, Phyno | 2020 |
All My Ladies ft. Phyno | 2017 |
In My Circle (feat. Phyno) ft. Phyno | 2014 |
Bia | 2021 |
Nnunu (feat. Stormrex) | 2015 |
Bombay ft. Phyno | 2017 |
Coded Tinz ft. Chief Obi, 2Baba | 2017 |
Dope Money ft. Phyno | 2013 |
Duro ft. Phyno, Flavour | 2015 |
Asai | 2015 |
Who You Epp Refix ft. Olamide, Phyno | 2018 |
Power of Cool ft. Phyno | 2022 |
For My City ft. Phyno | 2015 |
In My Circle ft. Phyno | 2016 |
Ghost Mode ft. Olamide, Phyno, Major bangz | 2014 |
Do you wrong ft. Olamide | 2021 |
Sons of Anarchy ft. Burna Boy, Phyno | 2016 |
Who You Epp ft. Wande Coal, Phyno | 2016 |