![Nnunu (feat. Stormrex) - Phyno](https://cdn.muztext.com/i/32847511857533925347.jpg)
Дата випуску: 31.05.2015
Мова пісні: Суахілі
Nnunu (feat. Stormrex) |
Haa! Shawty u feeling me haa |
Mua na feel kwa ya, true! |
Mana asa o bula ga emere m mentere |
Mua ga free kwa ya |
And I bia gosie go na enwe power |
Anyi ga egree pu ya, true |
Lekwa men, fancha bukwa my men |
Anyi ga erecha kwa ya |
Abata ram club n’acho better girl |
M fuu a better girl, |
O sie m phyno change ur channel |
Ihe Ibu n’ukwu bu kwa ebelebe |
Ima na nwata bu elenene |
When she put it on me and she grind it |
Mere ihe m jigede ya ka u bu edemede |
Nwata n’ato kwa m biri biri, |
And men jikwa change kiri kiri |
Biko hapu m bia gwanu nwata ihe |
M ji food eme nini haa! |
Ooo no need no need to wait o oga wait |
Ooo show me show me your face o |
I dey wait o mbadaba, isi mbadaba |
Ima zie kwa so ihr n’adi gi mma bu ihe mbadaba |
Ukwu mbadaba, unu di mbadaba |
Ima so ihe na di gi mma bu ihe mbadaba |
Ima zie kwa na chicks yakpa umu nnunu |
Ima na nkem ato ka umu nnunu |
Ngwa gwanu amaka umu nnunu |
O bu ocha ka o maka umu nnunu |
Ikenna kuga large onye nnunu |
Uchenna taaga cash onye nnunu |
Nnanna yee to match onye nnunu |
Phyno nwa amama eze nnunu |
Etewe etewe etewe nwanta etewe |
Sempe sempe nwa sempewe sempe |
Tekasiwa tekasiwa tekasiwa |
Kukasiwa kukasiwa kukasiwa eze nnunu |
Nnunu macha rikwa anyi ka puru ya true |
O so afa ya buru kwa precious anyi ga tiripu ya |
Mana nnunu ahu buru kwa my type agam e follow kwa ya |
O so ya buru just for one night anyi ga egwodo kwa ya |
Abata ram club n’acho my bonus |
M nwe fuu a better girl |
O sie phyno change ur focus |
Ihe ibu n’ukwu gi bukwa ebelebe |
Ima na nwata bu enene |
When she put it on me and grind it |
Mere m ji e jede ya ka o bu edemede |
Nwata na ato kwa m biri biri |
And men jikwa change kiri kiri |
Hapu nu m bia nu gwa nwata ife m ji food eme nini |
Ooo no need no need to wait o oga wait |
Ooo show me show me your face o |
I dey wait o mbadaba, isi mbadaba |
Ima zie kwa so ihr n’adi gi mma bu ihe mbadaba |
Ukwu mbadaba, unu di mbadaba |
Ima so ihe na di gi mma bu ihe mbadaba |
Ima zie kwa na chicks yakpa umu nnunu |
Ima na nkem ato ka umu nnunu |
Ngwa gwanu amaka umu nnunu |
O bu ocha ka o maka umu nnunu |
Ikenna kuga large onye nnunu |
Uchenna taaga cash onye nnunu |
Nnanna yee to match onye nnunu |
Phyno nwa amama eze nnunu |
Etewe etewe etewe nwanta etewe |
Sempe sempe nwa sempewe sempe |
Tekasiwa tekasiwa tekasiwa |
Kukasiwa kukasiwa kukasiwa eze nnunu |
Kedu maka pino pino umu nnunu |
Storm nwa baby umu nnunu |
JB nwa lady umu nnunu |
Onyeke ibu kwa ya umu nnunu |
Bond nwa mama onye nnunu |
Fatboy nwa mama onye nnunu |
Flavour nwa mama eze nnunu |
Aru m choro nnunu umu nnunu |
My body wants umu nnunu |
Fine girls bu so nnunu |
Ima ojike bukwa nnunu umu nnunu |
Chilaku choro nnunu onye nnunu |
Oloye choro nnunu onye nnunu |
Hi brand choro nnunu onye nnunu |
Ma osama choro nnunu eze nnunu |
Haa… fuu nnunu enweputa cha afo guys akpaa |
Major bangs okwa ina ku beat na eri kwa nnunu |
Назва | Рік |
---|---|
Do I ft. Burna Boy | 2023 |
Egedege ft. Flavour, Phyno, Theresa Onuorah | 2021 |
Warlords ft. Snow, Cheque, Phyno | 2020 |
All My Ladies ft. Phyno | 2017 |
In My Circle (feat. Phyno) ft. Phyno | 2014 |
Bia | 2021 |
Bombay ft. Phyno | 2017 |
Coded Tinz ft. Chief Obi, 2Baba | 2017 |
Dope Money ft. Phyno | 2013 |
Duro ft. Phyno, Flavour | 2015 |
Asai | 2015 |
Who You Epp Refix ft. Olamide, Phyno | 2018 |
Power of Cool ft. Phyno | 2022 |
For My City ft. Phyno | 2015 |
In My Circle ft. Phyno | 2016 |
Ghost Mode ft. Olamide, Phyno, Major bangz | 2014 |
Do you wrong ft. Olamide | 2021 |
Sons of Anarchy ft. Burna Boy, Phyno | 2016 |
Who You Epp ft. Wande Coal, Phyno | 2016 |
Show Me Yuh Rozay ft. Phyno, Ketchup | 2017 |