Інформація про пісню На цій сторінці ви можете ознайомитися з текстом пісні Abulo , виконавця - Phyno. Дата випуску: 31.10.2016
Мова пісні: Себуано
Інформація про пісню На цій сторінці ви можете ознайомитися з текстом пісні Abulo , виконавця - Phyno. Abulo |
| Abulo abulo |
| Abulo kupurum abulo |
| Abulo abulo abulo kupurum abulo |
| Abulo abulo abulo kupurum abulo |
| Ebee kwa ka onye mgbu a si maputa |
| Men ga akpukwa gi isi with aguba |
| Abulo kupurum abulo ooo |
| Abulo kupurum abulooo |
| Abulo abulo abulo kupurum abulo |
| Abulo abulo abulo kupurum abulo |
| Ona ada mu na gi bu nwa akpuda |
| Before mu a kpuo gi isi with aguba |
| Abulo kupurum abulo |
| Abulo kupurum abulo |
| Achonam okwu abulo |
| Adighi eme ihe umu asa nwanne abiaghi m ebe ka anyi sebezie okwu abulo |
| Iwaa taata nnwee gi tomorrow gosigi na mu agighi ekwu oke okwu abulo |
| And igaa na my hood ifu no njakiri ka eji ekwu eziokwu abulo |
| Biko nnwee gi na-mgbago just malukwa na m ga atukwa gi down |
| Abulo nnwee gin a ibili iga agwa m reason iji a run m down abulo |
| Anulu m kepu kepu na — isi na iga richeru guy abulo |
| Nwa mgbo wey tryia rubbish somebody somebody go die abulo |
| Okwa anyi zulu afia mana ife ina achozi bu ka irie my cash abulo |
| Okwa ima na m nwere umu oma ga enyetukwa gi akpo for dash abulo |
| Isi na ibu alobam ma na a plan nu kwa ka iga esi woo my babe abulo |
| Anyi macha ife ina eme one day men ga-akpo your tape abulo |
| Imacha aga awunyeru gi nwanne nkegi bu akamu case abulo |
| Okwo akamu case iche na itugo kupo I dey craze abulo |
| Kupu I dey craze me around the city is the round of the shape abulo |
| Mu n’ego shade i n’ego followers, you see we are not the same abulo |
| Muon a eri ihe fio fio |
| Abulo abulo abulo kupurum abulo |
| Abulo abulo abulo kupurum abulo |
| Ebee kwa ka onye mgbu a si maputa |
| Men ga akpukwa gi isi with aguba |
| Abulo kupurum abulo ooo |
| Abulo kupurum abulooo |
| Abulo abulo abulo kupurum abulo |
| Abulo abulo abulo kupurum abulo |
| Ona ada mu na gi bu nwa akpuda |
| Before mu a kpuo gi isi with aguba |
| Abulo kupurum abulo |
| Abulo kupurum abulo |
| I na ha amacha nu abulo |
| Anyi ga ezi gi jee na aru men m aputakwa anyi ga atu gi utu aka abulo |
| And men gi bu men m mana men m aburokwa men gi abulo |
| Oso gi kpoto ndi ga esele ahu ga emechakwa bulo cell gi abulo |
| Nwanne mbosi m ga abia for my money nga kwechiri munwa achohozikwa akuko |
| Jiri nwayo dosaru m ego m asu narum oyibo ebe a abughi ulo akwukwo |
| Ugwu iji m ekwere akwu m mana everyday ipasa na club anwu so nkwu abulo |
| Mbosi obula m ga enwe gi am taking my money |
| Nga etiche kwa gi abulo |
| Ochicha mere ihe eboro oke so gi nwa bu ihe na a casti zi m abulo |
| Mu na gi ruru oru coded iwee si no munwa ka iga arukazi abulo |
| Imacha aga awunyeru gi nwanne nkegi bu akamu case abulo |
| Okwo akamu case iche na itugo kupo I dey craze abulo |
| Kupu I dey craze me around the city is the round of the shape abulo |
| Mu n’ego shade i n’ego followers you see we are not the same abulo |
| Muon a eri ihe fio fio |
| Abulo abulo abulo kupurum abulo |
| Abulo abulo abulo kupurum abulo |
| Ebee kwa ka onye mgbu a si maputa |
| Men ga akpukwa gi isi with aguba |
| Abulo kupurum abulo ooo |
| Abulo kupurum abulooo |
| Abulo abulo abulo kupurum abulo |
| Abulo abulo abulo kupurum abulo |
| Ona ada mu na gi bu nwa akpuda |
| Before mu a kpuo gi isi with aguba |
| Abulo kupurum abulo |
| Abulo kupurum abulo |
| Nnaa nwanne nekwe nu onye a ooo ikwo ino ebe a muna onye gaa 50 50 nwanne muna |
| onye gaa 1st year kachika okwa ino here muna onye gaa ya ford here na ford ebea |
| onye a nyezie m ego muoh o feeluo like iri my money abulo no be so abulo iga |
| enyekwa m my money abulo e feelulu na ina emeziri m ihe mens abii I feeluru na |
| mu enwee mens abulo enweem mens guy abulo abulo mu nwa nwelu mens nwanne ichoo |
| nkporo gi mens guy abum nwa obiagu guy live cheru m na council guy live nwanne |
| enwem mens abulo I na emezirim na inwere mens ehh ka anyi putawazia ehh ka anyi |
| mewezie ihe dinaya now ehh abulo taa ka anyi guzie ehh ana m eme ihe mens nah |
| iche no so gi nwa na eme ihe mens taa enwem mens nah |
| Назва | Рік |
|---|---|
| Do I ft. Burna Boy | 2023 |
| Egedege ft. Flavour, Phyno, Theresa Onuorah | 2021 |
| Warlords ft. Snow, Cheque, Phyno | 2020 |
| All My Ladies ft. Phyno | 2017 |
| In My Circle (feat. Phyno) ft. Phyno | 2014 |
| Bia | 2021 |
| Nnunu (feat. Stormrex) | 2015 |
| Bombay ft. Phyno | 2017 |
| Coded Tinz ft. Chief Obi, 2Baba | 2017 |
| Dope Money ft. Phyno | 2013 |
| Duro ft. Phyno, Flavour | 2015 |
| Asai | 2015 |
| Who You Epp Refix ft. Olamide, Phyno | 2018 |
| Power of Cool ft. Phyno | 2022 |
| For My City ft. Phyno | 2015 |
| In My Circle ft. Phyno | 2016 |
| Ghost Mode ft. Olamide, Phyno, Major bangz | 2014 |
| Do you wrong ft. Olamide | 2021 |
| Sons of Anarchy ft. Burna Boy, Phyno | 2016 |
| Who You Epp ft. Wande Coal, Phyno | 2016 |